Ndewo, aha m bu Kelotachukwu. A di m aru itoli.
Enwerem umu nne abụọ. Ahurum nne m na nna m na anya rinne.
Amutara m isu asụsụ igbo n’ụlọ ma na Virtual Igbo Learning Program a.
Ọ na sọ mụ usọ isu Igbo.
– Blogger: Kelo Onyejianya
– Age: 9 Years Old
Just came across this on Instagram and what I saw blew me away! Chai! Nkea Atomgbue! Qbum onye Igbo bi na obodo UAE. Ihe a masirim. Kedu Kam ga esi me ka umu Sonye na nkuzi unu?
Dalu